Contact@ekpere.com

IHUNYEERE VEJIN KASỊ DI ASỌ AWA ABỤỌ

Ejupụtara m n'ihere nke njọ m wee daa n'ụkwụ gi,ma site na nnukwu  ntụkwasiobi m nwe

Were Aka M O Nne Dị Ngọzị

Were aka m O nne dị Ngọzị Jidesie mụ ike ka m ghara ịda Egwu na-atu mụ oge m na-aga ije

EKPERE MAKA OBI URU NA OBI DI OCHA MARIA

O Obi Uru na Obi dị Ocha Maria, jupụtara n'idi ọcha na idi asọ,  kpuchite mkpụrụobi mu

Gịnị Kpatara Anyị Ga-eji Na-ekpe Rozarị Kwa Ubọchị?

1. Aha a na-etu Nne anyị di asọ dị otu narị na iri na asaa. Na Fatima ka ọ họtara aha ọtutu nke a bu Nn

Nkwa Nke Iri na Ise Vejin Marịa Kwere Ndị Òtù Kristi Na-ekpe Rozarị

1. Onye ọbụla ga-akwudosi ike were ikpe rọzarị na-asọpụụrụ m ga-enweta amara pụtara ihe.

Arịrịọ A Na-arịọ Nne Anyị Dị Asọ

O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt

EKELE MARIA NKE OLAEDO

Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara  n'ebube na u

IFE NKE KPAKPANDO

1. Ife nke kpakpando Nne nso nke Chukwu Nwaanyị na-alụghị alu Onụụzo nke eluigwe

KA ANYI HUNYEERE VEJIN DI NGOZI ONWE ANY!

Ezenwaanyị m na Nne m, ewere m onwe m niile nye Gị. A bịazịa, n'igosi  na ịhụnaanya m

NKWA IRI NA ISE NKE VEJIN MARỊA KWERE NDỊ JI OBI HA EKPE ROSARỊ DỊ ASỌ

  1. Ndị nile ji obi ha ekpe Rosarị M nke ọma, A ga M enye ha nnukwu amara na nchedo nke M pụr

Ihe omimi nke otito

Nke mbụ: Jesu ebilite na ọnwụ Nke abụọ: Jesu arigoro na eligwe Nke atọ: Mmụ

Ihe omimi nke ahụhụ

Nke mbụ: Ahụhụ Jesu tara na ogige Getsamane Nke abụọ: Etie Jesu ihie na ogidi okwute Nk

Ihe Omimi nke ife

  Nke mbụ: Emee Jesu mmiri Chukwu Nke abụọ: Jesu emee mri ọwụọ mmanyị

Ihe omimi nke anụrị

Nke mbụ: Mmụọ  ọma abịa kwute Vejin Marịa Nke abụọ : Vejin Marịa ejee leta Elizabeth

LITANI NKE VEJIN MARỊA DỊ NGỌZỊ

  Oseburuwa mere ebere. Kraịst ,mere ebere. Oseburuwa, mere ebere. Kraịst, n

Catena

Antiphon: Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta dị ka ụtụtụ Maa mma dika ọnwa na-amụkesi di

Cheta

O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ b

Anyị Agbaba na Nchedo Gị

Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa

Ekene Ezenwanyi dị asọ

Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'

Eze Nwanyị nke Eligwe

Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia

Angelus

V.  Mụọ ọma nke Osebụrụwa gwaputara Marịa R.  O were tụrụ ime site na Mụọ Ns

First | Prev (1 of 22) Next | Last