IHUNYEERE VEJIN KASỊ DI ASỌ AWA ABỤỌ
Ejupụtara m n'ihere nke njọ m wee daa n'ụkwụ gi,ma site na nnukwu ntụkwasiobi m nwe
Ejupụtara m n'ihere nke njọ m wee daa n'ụkwụ gi,ma site na nnukwu ntụkwasiobi m nwe
Were aka m O nne dị Ngọzị Jidesie mụ ike ka m ghara ịda Egwu na-atu mụ oge m na-aga ije
O Obi Uru na Obi dị Ocha Maria, jupụtara n'idi ọcha na idi asọ, kpuchite mkpụrụobi mu
1. Aha a na-etu Nne anyị di asọ dị otu narị na iri na asaa. Na Fatima ka ọ họtara aha ọtutu nke a bu Nn
1. Onye ọbụla ga-akwudosi ike were ikpe rọzarị na-asọpụụrụ m ga-enweta amara pụtara ihe.
O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt
Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara n'ebube na u
1. Ife nke kpakpando Nne nso nke Chukwu Nwaanyị na-alụghị alu Onụụzo nke eluigwe
Ezenwaanyị m na Nne m, ewere m onwe m niile nye Gị. A bịazịa, n'igosi na ịhụnaanya m
1. Ndị nile ji obi ha ekpe Rosarị M nke ọma, A ga M enye ha nnukwu amara na nchedo nke M pụr
Nke mbụ: Jesu ebilite na ọnwụ Nke abụọ: Jesu arigoro na eligwe Nke atọ: Mmụ
Nke mbụ: Ahụhụ Jesu tara na ogige Getsamane Nke abụọ: Etie Jesu ihie na ogidi okwute Nk
Nke mbụ: Mmụọ ọma abịa kwute Vejin Marịa Nke abụọ : Vejin Marịa ejee leta Elizabeth
Oseburuwa mere ebere. Kraịst ,mere ebere. Oseburuwa, mere ebere. Kraịst, n
Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa
Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'
Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia