EKELE MARIA NKE OLAEDO
Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara
n'ebube na udo.
Nara Ekele! Okooko osisi Roz ahụ pụrụ iche na-enye Ogige Eluigwe obi anụrị.
O ngị, onye Chineke chọrọ ka e si na ya wee mụpụta Ya.Onye ọ masịrị Eze
Eluigwe ka e si n'ara ya wee zụa Ya, bịazị zuo mkpụrụobi anyị site n'ohụhụ
ụba nke amara Chịneke.Amen!
N'elekere ahụ, mgbe mkpụrụobi nyere m ekele etu a ga-ahapụ ahụ,
aga m abịakwute ya n'ụdị ịmamma dị ebube nke bụ na o ga-ahụta ihe
yibere anuri Paradaịs. Nke a ga-aụụrụ ya oke the nkasiobi.