IHUNYEERE VEJIN KASỊ DI ASỌ AWA ABỤỌ
Ejupụtara m n'ihere nke njọ m wee daa n'ụkwụ gi,ma site na nnukwu
ntụkwasiobi m nwere n'ebe i nọ, O Maria! Ariọ mn gi ka i nabata aririọ
obi m na-acho irio gi. Q bụ maka oge nke ikpeazụ m. Ezjgbo Nne, achoro
mụ iriọ maka nchekwa gi na ihụnaanya nke ibu nne gi, ka ọ ga-abụ,
n'oge mkpebi ahụ, ka I mee ihe niile ihụnaanya gi-ga-atụnyeere gi
gbasaara m.
O Nne nke mkpụrụobi m, ngi ka m na-ehunyeere AWA ABỤỌ ikpeazụ nke ndụ m.
Bịa n'akụkụ m ka Ịnara ume ikpeazụ m ga-eku. Ma oge onwụ dobiri owu
nke ụbọchi ikpeazụ m, gwa Jesu, n'oge ahụ įna-enye Ya mkpụrụobi
m,“AHỤRỤ M YA N'ANYA.”Naani okwu ahụ ezuola inwetaara mụ ngọzi nke
Chineke m na a□uri jhu gi n'ebighiebi niile.
Atụkwasara m obi m na gi, Nne m, ma nwekwaazia olileanya na o gaghi
abu n'efu.
O Marial Kpeere nnwa gi ekpere, ma dụgaara ya Jesul Amen.
Igbaghara Nne bu otu nzoukwu n'igbaghara Nnwa.