LITANI NKE VEJIN MARỊA DỊ NGỌZỊ
Oseburuwa mere ebere.
Kraịst ,mere ebere.
Oseburuwa, mere ebere.
Kraịst, nụrụ olu anyi
Kristi, nụrụ arịrịọ anyị.
Chukwu Nna Nke n’eluigwe, - meere anyị ebere.
Chineke Nwa, Onye Mgbapụta nke ụwa,
Chineke Mmụọ Nsọ,
Atọ na ime na ofu dị ngozi, so otu Chukwu, meere anyị ebere
Marịa dị asọ,
riobara anyị arịrịọ.
Nne nke Chukwu dị asọ
Virgin dị asọ na etiti virgin nile.
Nne Kristi
Nne nke onye wetara amara
Nne dikarisiri obi ocha
Nne na enweghị a tutu
Nne na emerụ emerụ
Nne na arughu arụ
Nne kwesịrị ifụnanya.
Nne kwesịrị ịtụnanya
Nne na adụ ezigbo ọdụ
Nne nke onye okike
Nne nke onye nzọpụta anyị.
Virgin nwere asụ na oche
Virgin kwesịrị nsọpụrụ
Virgin kwesịrị iwu ewu
Virgin nwena siri ike
Virgin nwere obi ebere
Virgin Jidere okwukwe
Ugogbe nke ezi omumue
Ụgbọ amamihe
Isi anuri anyị
Ngi nke onye juputere na amara
Ngi nke onye kwesịrị nsọpụrụ karịa
Ngi nke onye jupụtara na nsọpụrụ na ebe Chukwu nọ.
Ifu Rose dị omimi
Ụlọ Nche Devid
Ụlọ Nche ọdụ
Ụlọ ọlaedo
Ụgbọ ka agba
Ọnụ uzo nke enuigwe
Kpakpando nke ụtụtụ
Arụ nke ndị oria
Onye ogbugbo ndi njọ
Onye ndu ndị ije
Ntasi obi dị no na afufu
Inye aka ndị otu Kristi
Eze nwanyị ndị mụọ ma
Eze nwanyị dị amụma.
Eze nwanyị ndị nna ukwu
Eze nwanyị ndị egburu egbu maka Chukwu.
Eze nwanyị ndị na ekwupụta okwu Chukwu
Eze nwanyị nke Vegin nile
Eze nwaanyị ndi nile dị asọ
Eze nwanyị atụrụ ime ya na ejighị njo
Eze nwanyị ebugoro arụ ya na eluigwe
Eze nwanyị nke Rosary dikarisiri na asọ
Ezenwnayi nke Naijiria
Eze nwanyị nke udo
Eze nwanyị nke ụwa nile
Eze nwanyị nke ndokwa.
Obi dị asọ, Jesu na Marịa,
Mere anyi ebere.
Ka mkpụrụ obi dị nile kwere nu,gara aga,
Site ebere nke chukwu ja fa zuru ike na ndokwa.
Amen.