NKWA IRI NA ISE NKE VEJIN MARỊA KWERE NDỊ JI OBI HA EKPE ROSARỊ DỊ ASỌ
1. Ndị nile ji obi ha ekpe Rosarị M nke ọma, A ga M enye ha nnukwu amara na nchedo nke M pụrụ iche.
2. Ndi nile kwudosiri ike n'ikpe Rozarị M ga-enwe mmetụta tupu ụfọdụ ịhe emee.
3. Rọzarị M ga-abụ nnukwu ngwa agha megide ọkụ mmụọ. O ga-emebi ajọ omume,O ga agbaputa ndị nọ na njọ, ya na, na O ga-achụpụ ịhe nile megidere ụka.
4. Rozarị ga-eme ka ezi omume na ezigbo ọlụ na-aga n'iru, Oga-eweta mgbanwe n' ime mkpụrụ obiga,mgbanwe nke ihu』 Chukwu n'anya karịa ịhu ihe nke ụwaa n'anya. O ga akpalite ha ichọba ihe nke eluigwe ya na akụ nke ga adị ebebe. Oh ọtụtụ mkpụrụ obi ga-enweta nsacha nke ido onwe ha
nsọ site n'ụzọ di otu a.
6. Ndị nile ga na-ekpe Rọzarị were mmụọ ha ya agagh enwe mmekpa ahụ gaakarị ha. Ha agaghị anwụkwa ọnwụ ọjọọ. Onye njọ ga-enwera nchagharị, onye ezi omumega-eto n'amara ma tosi etosi ịnweta ndụ ebebe.
7. Ndị nile ji obi ha n'ezie ekpe Rọzarị M agaghị anwụ ke a ma ọ bu ghara ịnweta amara.
8. Ndị nile ga-ekpe Rọzarị Mga-achota ihe nke Chukwu oge ha dị ndụ ya na oge ọnwụ hel, ha ga-nke ndị dị ngọzị.ke ezi
9. A ga M atọrapu na purgatọrị mkpuru obi ọ bula tukwasara Mobi site n'ikpe Rọzarị M
10.Ndị nile bụ ụmụ nke Rọzarị Mn' ezie ga-enwe ọnụ otito di ukwu n'eluigwe.
11.lhe ọ bụla I nọrọ site na Rọzarị Miga-enweta ya.
12.Ndị nile na-agbasa ozi maka ikpe chapuleti m ga-enweta enyemaka n'ihe ọ bụla bu mkpa ha site n'aka M.
13.E nwetala M n'aka Nwa M na ndi nile ji obi ha ekpe Rọzary ga. Enwetara ụmụ nne ha ndi nso nke eluigwe, ma n'ndụ ma n'onwu.
15.Mmadu I were onwe ya nye n' ikpe Rosarị M nke ọna
bu akara puru iche nke na-egosi na onye ahu ga-aga eluigwe.