Catena
Antiphon:
Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta dị ka ụtụtụ
Maa mma dika ọnwa na-amụkesi dika anyanwụ, di egwu dịka ndi agha kere ọgụ?
Ọ na-eto Dinwenu bụ mkpụrụobi m
Mmụọ m aṅụrigo aṅụrị na Chukwu onye nzọpụta m.
Maka na one go anya na ume ani ka odibo nwanyi ya,site tata,ndụdụ gandu nile ga na akpọ m onye ndi ngọzi.
Maka onye ji ike nile arugo mụ nnukwu ọrụ ebube,aha ya dị aso.
Obi ebere ya siri na ndụdụ ga ndu,rue na ndụdụ ga ndụ, maka ndi na atụrụ egwu.
Ọ gosi, go ike aka ya chụsasịa ndi ngalaba dị na obi.
Ọ chutu go ndị nọ na oche eze,bugo ndị umeala.
O nye ju go,ndi agụ na agụ ezi ife,ra ndị ọgaranya enyeghị fa ihe ọbụla.
Ọ chekwaa go isreal,ụmụ odibo ya,
Lote ebere ha.
Dika osiri gwa nna anyị Abraham na mkpụrụ ya ebebe.
Otito dịrị Nna na nwa na mụọ nsọ,
Etu odibo na izizi na kita ,na ekpo nile,na ụwa ebebe,
Amen
Antiphon:
Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta di ka ụtụtụ
Maa mma dika ọnwa na-amụkesi dika anyanwụ, di egwu dịka ndi agha kere ọgụ
Arịrịọ,
O Dinwenu anyị Jesu Kristi, onye osoro,ime virgin Maria bụ nne ya ,ka ọ bụrụ zi nne anyị. Onye na ekwupụta ra anyị na ihu nke chukwu.
Were ebere mee ka onyi ọbụla gbakwu tere gị ,na achọ ọgọ na aka gị nwe aṅụrị na aka gị,
were ,na tasia fa ncha ,
Amen.