EKPERE MMEGHE
Jesu kpọrọ Pịta, Jemis na
Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia, Oseburụwa nọnyere gị. Ị dị ngọzị n'etiti ọnwụ anyị. Amịn.
LITANY NKE MAIKEL DI ASỌ Osebuluwa mel'anyị ebele x2 Kristi,mel'anyị ebele x2 Osebuluwa mel'anyị ebele x2
Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ. Ahụ Kristi, zọputa m. Ọbara risti, juputa n'ime m. Mmiri si n'akụkụ Kristi,
O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ bụ rịọ ka I nyere ya aka; ma ọ bụ k’ikwuputara ya; Ị hapụrụ ka ọgbara aka laa. Ebe m ji afọ-ọma gị aka; lezia m bụ onye njọ cheghar ị-echegha, ka m na-akwa njọ m n’iru gị, na-arịọ gị ka Ị rara m tinye na-nwa gị, biko esepụkwala-aka gị, ka-ịkpachapụrụ nzọpụta nke ndụ ebebe m anya, elelikwana O Nne nsọ nke Jesu, Arịrịọ nke onye dị ume anị, ka I chee ntị nụrụ ya, meaziri m ihe rịọrịọ Gị. Amịn.
Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'anyị bụ ụmụ Eve achụpụrụ na-akpọku; Gị k'anyị na-ezetera ume, na-eru uru, na-akwa akwa n'ụwa anya mmiri nke a. Ya bụ tụgharịkene, O onye na-ekwuru anyị, lekwasị anyị anya ebere Gị; ma mgbe oge nchụpụ anyị a gafechara, gosi anyị nwa afọ Gị dị ngọzị bụ Jesu. O onye dị afọ ọma, dị ịhụnanya, dị ụtọ bụ Virgin Marịa.
Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa anyị; ma na-azọkwa anyị, n'ihe abụla ihe dị egwu, biko Vegin dị otito na ngọzị.