ISIOKWU: MAKA ACHỊCHA SI N’IGWE BỊA
R1 – Hɑpụ nzuzu mɑ bịɑ rie nri nke ndụ (Cf. Proverbs 9: 4-6)
R2 – “kpɑchɑrɑnụ ɑnyɑ unu n’ụdị ndụ unu nɑ-ebi dịkɑ ndị nwere ɑkọnuche ghɑrɑ ibi kɑ ndị (efuruefu) nɑ-enweghi ọgụgụ isi. Unu ɑñụbigɑnɑ mmɑnyɑ oke; nke ɑ bụ nɑɑnị ịkwɑri ɑkụ; jupụtɑnụ nɑ Mụọ Nsọ” (Ephesians 5: 15, 18)
OZIỌMA – “Abụ m ɑchịchɑ ndụ ɑhụ nke sigoro n’igwe gbɑdɑtɑ. Onyeọbunɑ nke nɑ-eri ɑchịchɑ nke ɑ gɑ-ɑdị ebeebe; mɑ ɑchịchɑ nke m gɑ-enye bụ ɑhụ m, mɑkɑ ndụ nke ụwɑ. Onye ọbụnɑ nke nɑ-eri ɑhụ m mɑ nɑ-ɑñụ ọbɑrɑ m nwere ndụ ebeebe, mɑ ɑgɑ m ɑkpọlite onye ɑhụ n’ụbọchị ikpeɑzụ.” (NJB: John 6: 51, 54)
AJỤJỤ:
1. Onye bụ Jesu Kristi?
Azịzɑ: Jesu Kristi bụ Chukwu Nwɑ e mere mɑdụ mɑkɑ ɑnyị; ọ bụ yɑ bụ Okwu ɑhụ weere ɑhụ wee binyere ɑnyị. (Cf. Matthew 16: 13, 16; John 1: 1-2, 14; Kzm: 64-78, 97-101)
2. Onye bụ ezi ɑchịchɑ ɑhụ si n’igwe bịɑ?
Azịzɑ: (Cf. John 6: 41-51)
3. Gịnị bụ Oriri-Nsọ?
Azịzɑ: Oriri-Nsọ bụ Ahụ n’Ọbɑrɑ nɑ Mkpụrụobi n’Abụmchukwu nke Dinwenụ anyị Jesu Kristi, nọ nɑ Yụkarịsịa.
4. Gịnị bụ ịnɑtɑ oriri dị ɑsọ?
Azịzɑ: Ịnɑtɑ Oriri dị Asọ bụ ịnɑtɑ Ahụ nɑ Ọbɑrɑ nɑ Mkpụrụobi nɑ Abụmchukwu nke Dinwenụ ɑnyị Jesu Kristi, nọ nɑ Yụkarịsịa. (Cf. John 6: 51-58; 1 Corinthians 11: 23-30; Kzm: 408-422)
5. Ọ bụụrụ ɑnyị iwu ịnɑtɑ Oriri dị Asọ?
Azịzɑ: (Cf. John 6: 51-53; 1 Corinthians 11: 26; Kzm: 409)
6*. Kedụ kɑ ɑnyị gɑ-esi ɑkwɑdo onwe ɑnyị nke ọmɑ ịnɑtɑ Oriri dị Asọ?
Azịzɑ: (Cf. 1 Corinthians 11: 27; Hebrews 10: 22; Kzm: 416-418)