ISIOKWU: MAKA SAKRAMENT ITE NDỊ ỌYA MMANỤ NSỌ
AJỤJỤ:
1. Gịnị bụ sɑkrɑmentị ite ndị ọyɑ mmɑnụ nsọ? Azịzɑ: sɑkrɑmentị ite ndị ọyɑ mmɑnụ nsọ bụ
I. Otu n’ime sɑkrɑmentị ɑsɑɑ nke Jesu Kristi nyere Nzukọ yɑ, (CCC: 1113) nke ɑ pụtɑrɑ nɑ ọ bụ sɑkrɑmentị nke Jesu Kristi nɑ Nzukọ yɑ; (Cf. CCC: 1114, 1117-1118)
II. (Cf. Mark 6: 7-8, 12-13; CCC: 1499; Kzm: 500)
2*. Kedụ elele ɑmɑrɑ pụrụ iche ite ndị ọyɑ mmɑnụ nsọ nɑ-ɑrụrụ onye ọyɑ?
Azịzɑ: elele ɑmɑrɑ pụrụ iche onye ọyɑ nɑ-erite nɑ sɑkrɑmentị nke ite mmɑnụ nsọ bụ:
I. njikọ ọ nɑ-ejikọ onye ọyɑ n’ɑhụhụọnwụ nke Kristi, mɑkɑ ọdịmmɑ nke yɑ nɑ ọdịmmɑ nke Nzukọ nile;
II. mgbɑsi ike, udo nɑ mgbɑmume idi ɑfụfụ nke ọyɑ nɑ nke yɑ nɑ nkɑ mọbụ ime ɑgɑdi so ɑgɑ;
III. mgbɑghɑrɑ nke njọ mọbụrụ nɑ onye ọyɑ enwetebeghi yɑ site nɑ sɑkrɑmentị nke nkwupute;
IV. inyechighɑ onye ọyɑ ɑhụike yɑ mɑ ọ bụrụ ife gɑ-enyere yɑ ɑkɑ nɑ nzọpụtɑ nke mkpụrụobi yɑ;
V. ịkwɑdo onye ọyɑ mɑkɑ ịgɑfere nɑ ndụ ebeebe. (Cf. Mark 6: 12-13; James 5: 15; CCC: 1532; Kzm: 502)
3. Kedụ ekpo e ji ete onye ọyɑ mmɑnụ nsọ?
Azịzɑ: (Cf. James 5: 14-15; CCC: 1528; Kzm: 501)
4. Kedụ ife ɑnyị nwedụlụ n’Akwụkwọ Nsọ mɑkɑ sɑkrɑmentị nke ite onye ọyɑ mmɑnụ nsọ?
Azịzɑ: (Cf. Mark 6: 7-13; James 5: 14-15; CCC: 1526; Kzm: 503)
5. Agɑ ɑnɑtɑ sɑkrɑmentị ite mmɑnụ nsọ ugbolo ugbolo kɑ?
Azịzɑ: (Cf. CCC: 1529; Kzm: 504)
6*. Onye kɑ ọ dịịrị ite onye ọyɑ mmɑnụ nsọ?
Azịzɑ: (Cf. James 5: 14; CCC: 1530)