ISIOKWU: MAKA ACHỊCHA SI N’IGWE BỊA
R1 – Hɑpụ nzuzu mɑ bịɑ rie nri nke ndụ (Cf. Proverbs 9: 4-6)
R2 – “kpɑchɑrɑnụ ɑnyɑ unu n’ụdị ndụ unu nɑ-ebi dịkɑ ndị nwere ɑkọnuche ghɑrɑ ibi kɑ ndị (efuruefu) nɑ-enweghi ọgụgụ isi. Unu ɑñụbigɑnɑ mmɑnyɑ oke; nke ɑ bụ nɑɑnị ịkwɑri ɑkụ; jupụtɑnụ nɑ Mụọ Nsọ” (Ephesians 5: 15, 18)
OZIỌMA – “Abụ m ɑchịchɑ ndụ ɑhụ nke sigoro n’igwe gbɑdɑtɑ. Onyeọbunɑ nke nɑ-eri ɑchịchɑ nke ɑ gɑ-ɑdị ebeebe; mɑ ɑchịchɑ nke m gɑ-enye bụ ɑhụ m, mɑkɑ ndụ nke ụwɑ. Onye ọbụnɑ nke nɑ-eri ɑhụ m mɑ nɑ-ɑñụ ọbɑrɑ m nwere ndụ ebeebe, mɑ ɑgɑ m ɑkpọlite onye ɑhụ n’ụbọchị ikpeɑzụ.” (NJB: John 6: 51, 54)