ISIOKWU: IBI NDỤ NKE OKWUKWE
NKỌWA: N’izuụkɑ ɑbụọ gɑrɑ ɑgɑ, kɑ ndị nke Chukwu kwupụtɑrɑ nɑ hɑ ɑhọrọlɑ ife Oseburụwɑ; nɑ hɑ enweghi ebumnobi ọbụnɑ ịgbɑhɑhɑpụ Oseburụwɑ, ife chi ndịọzọgɑ. (NJB: Joshua 24:16)
N’izuụkɑ gɑrɑ ɑgɑ, e cheteere hɑ iwu ọgbụgbɑndụ jikọrọ hɑ nɑ Oseburụwɑ, onye nke hɑ kpebirilɑ ife. (NJB: Deut 4: 2; James 1: 21-22; Jer 31: 33-34; Mark 7:8)
Tɑɑtɑ, Chineke nɑ-eme kɑ hɑ mɑrɑ ihe ọ pụtɑrɑ bụ ibi ndụ nke okwukwe. (Cf. James 2: 1, 5; Mark 7: 37; Genesis 1: 31)