Ekpere Maka Ndị Ukochukwu
Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha
Chekwaba ha, n'ihi na ha bụ nke Gị
Ha bụ ndị ụkọchukwu Gị, ndị ọ na-anụ oku n'obi
Ino n'Ihu ebe obibi Gị e doro nsọ
Chekwaba ha, n'ihi na ha no n'ime ụwa
Ma ha nọpuru iche n'ụwa
Oge ịhe ọnụ nke ụwa a nwara ha, tụkọọ ha akspiri
Ka ha nweta nchedo n'ime obi Gị
Chekwaba ha, ma kasie ha obi n'ime oge niile ahụ
Sọọsọ ha na-anọ bịa na-enwe mwute
Oge ahụ ọ dịzị ka ndụ ha niile ha jiri chụọ aja
Maka įzọpụta mkpụrụobi bụzị ihe efu
Chekwaba ha, ma Gị cheta, O Dịnwenụ
Ha enweghị onye ozo karịa Gị
Ma a bịazịa ha nwee sọọsọ obi ndị mmadụ
Nke jụpụtara n'adịghị ike mmadụ
Chekwaba ha ka ha ghara ịnwe ntụpọ ọbụla dịka Achicha
Ezigbo Dinwenụ, ka I gozieiheniile ha ji ịhụnaanya eme n'ụbọchị
Ka echiche ha, okwu ọnụ ha naomume ha.Amen.
Kpekwaazị Nna anyị nọ n'Eluigwe, Ekele Marịa,na Marịa Ezenwaanyị ndi e
chiri echichi n'Ụka,rịọwaara ha arịrịọ
O bụ n'ime ọkwa įbu Ųkụchukwu ka Įhụnaanya ahu,Amamiihe ahu,
na Ike ahu nke Kristi jiri buru Chukwu putara ihie.