EKPERE MAKA MKPURUOBI NỌ NA PỌGATRI
Nna dị Ebeebe ehunyeere m Gị ọbara Nwa Gị bụ Chukwu kasị dị oke ọnụ,
tinyeere Aja Missa a chụrụtaa n'akụkụ ụwa niile, maka mkpụrụobi niile
nọ na pọgatrị,maka ndị njọ n'ebe niile, maka ndị njọ nọ n'Ųka, ndị
nọ n'ụlọ m na n'ime ezinaụlọ m. Amen.
Onyenweanyị gwara Getrud dị asọ, Onye Ukwu, na pọgatri oge ọbụla e kpere
ya. O bakwara uru nke ukwuu maka ndi njọ dị ndụ.