Ahụ Kristi, zọputa m.
Ọbara risti, juputa n'ime m.
Mmiri si n'akụkụ Kristi, sachaa m.
Ahuhu na ọnwụ Kristi, nye mụ ike.
Ezigbo Jesu, nurụ olu m.
N'ime apa ọnya Gi, zobe m.
Ekwela ka mụ na Gi kewaa.
N'aka nke onye iro, chekwaba m.
N'oge ọnwụ m,kpọọ m.
Ma mee ka m biakwute gi.
Na mụ na ndị nsọ Gi ga na-eto Gi
Ebeebe ebeebe.Amen.