EKPERE IJI MEGIDE EGBEIGWE
Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze nke Ebube a bịara n'Udo.+Chịneke bụụrụ Mmadụ.+ E mere Okwu ahụ O were Ahụ.+ Otu Vejin mụpụtara Kristi.+ Kristi tara ahụhụ.+ A kpodoro Kristi
n'obe.+ Kristi
nwụrụ anwụ.+Kristi bilitere n'ọnwụ.+Kristi achị.+ Kristi na-enye iwu.+ Ka Kristi chekwaba anyị n'egbeigwe na amumammiri niile.+ Kristi
gafeere n'etiti ha n'Udo.+ E mere Okwu ahu O were Ahụ.+ Kristi na Marịa nọnyeere anyị+Gbawara ọsọ gị bụ mmụọ ndị iro n'ihi na Agụ nke Agbụrụ Juda,
Mkpọrọgwụ nke Devid, emeriela.+Chịneke dị Asọ.+ Chineke dị Asọ kachasị dị Ike.+Chineke dị Asọ dị Anwụanwụ.+ Meere anyị ebere.Amen!