Ekpere Maka Oriri nke Mmuọ
(Ka ọnwa Novemba dị n'ụbọchị iri abuo na anọ n'afo 1922 ka otu a
na-akpọ Sekredi Kongrigeshon nke Indọligensi kwadoro usoro ekpere a
maka oriri nke mmụọ
O Jesu, lee m n'ihu tabanaklụ ahụ dị nsọ, bụ,ebe I bi na nzuzo
n'ihi ịhụnaanya ahu nke I nwere n'ebe m nọ. O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị
n'anya. Were amara Gị bja n'ime m n'ihi na enweghị m ike ịnata Gị
n'Oriri dị asọ. Bata n'ime obi m site n'ike nke mmụo Gị. Sachaa ya.Doo
ya asọ, ma mee ya ka o di ka nke Gị. Amen.
Dịnwenụ m, etosighi m ka I bata n'ime mkpụrụobi m ga-adịrịrị.
Onye ji obi ya niile kpee ekpere oriri nke mmụọ a
Jọnu Viani dị asọ, onye ụkọchukwu nke obodo mkpụrụobi dịka etu ikuku sị
eme ka ọkụ dara ibube chawapụta. Ya bụ, oge obụla ị chọpụtara na ịhụnaanya
ị nwere n'ebe Chịneke no na-ajụzị oyi, mee oriri nke mmụọ ozigbo.
Jesu, Maria, ahụrụ mụ unu n'anya, zọpụtanụmkpuruobi niile."