Maka Įnata Oriri nke Mmụọ
Oriri nke mmụọ a natara nke ọma na-aba uru nke ukwuu. N'ihi nke a,
ọ kwesịrị ka anyị na-eme ya oge ọbụla. Ka e sị eme ya bu ịchịgharị n'obi
anyị etu Jesu siri hụ anyị n'anya na etu anyị sịrị hụ ya n'anya. Anyị
abịazị rịọ Nne anyị dị Ngọzị ka ọ rịọ Nnwa ya bụ Chukwu ka ọ bata n'obi
anyị. Anyị nwere ike ịhunyeere ya Obi Uru na Obi dị ọcha Marịa.
Anyị ga-echetakwa mkpa anyị ga.