Gini Kpatara M Ga-eji Na-aga Aja Missa Kwa Ụbọchị?

1. Poopu Pọlu nke isii kwuru sị, “Missa bụ usoro ekpere kasị wee zuo oke."
2. Onyenweanyị Jesu Kristi mere ka otu onye dị asọ, aha ya bụ Getrud
(Onye Ukwu) mara na Missa obụla anyị ji obi anyi niile sonye na ya,na
O ga-ezite otu onye dị asọ ka o kasie anyị obi oge anyị ga-anwụ.
3. “Ọ bụrụ na anyị maara uru Missa dị asọ bara,anyị ga-anwụ n'obi anụrị.
" Nke a bụ ịhe Jọn Viani di asọ kwuru.
4. Otu onye nnukwu dọnkịta nke Ųka, a na-akpọ?Anselem dị asọ, kwuputara sị
na so otu Missa
mmadụ hụnyere maka onwe ya oge ọ dị ndụ bara uru nke ukwu. Uru Missa ahụ
kariri
otu puku mat o bụ karịa e
kwuru maka asọ nke Pot Moris kwadoro okwu a Anselem nuru tupu ọ nwụọ
nwere ike ịba uru karịa otụtụ e kwuru ka ọ nwụsịrị.
5. "Ọ bụ ihe bara nnukwu uru ma ọ bụrụ na ndị mmadų hunye Missa dị
nsọ maka onwe ha oge ha dị ndị karịa na e kwuru ya iji gbapụta mkpụrụobi
ha oge ha nwụsịrị.” Q bụ Poopu Benediit nke iri na ise kwuru nke a.
6. O nwere oge Teriza dị asọ jụpụtara na nnukwu obi anụrị n'ihi ịdịmma
Chineke, nke a mere ka ọ jụọ Onyenweanyị ajụjụ sị, “Kedu etu m ga-esi
kelee Gị?" Onyenweanyị zaghachiri ya sị, “Sonye n'otu Missa.”
7. Otu mgbe, Vejin Marịa dị Ngọzị gwara ezi nwaodibo ya bụ Alan, sị ya,
Nwa m nwere ịhụnaanya pụrụ iche n'ebe ndị niile na-esonye n'Aja dị
nsọ nke Missa nọ. Nihi nke a, ọ bụrụna ọ dị mkpa, ọ ga-amasị ya ịdị
na-anwụ maka ha ugboro ole ha nụrụ Missa ga.
Jesu, Marịa ahụrụ m unu n'anya, zopụtanị mkpụruobi niile.