Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile Eji mụ obi m niile chegharịa Na mmehie m mehiere Gị Ekwela ka m kewapụ onwe mụ ọzo N'ebe I no Mee ka m na-ahụ Gị n'anya Mgbe obụla Bịa were m mee ịhe obụla Masịrị Gị. Amen.