Ekpere Maka Ihe A Hapụrụ Ime n'Ubochi
Nna di Ebeebe, ehunyeere m Gi Obi Jesu di asọ tinyeere ihụnaanya ya nile,Ahụhụ ya niile na Erere ya niile.
Nke Mbụ: Iji kwuọ ụgwọ njọ niile m mere n'ụbọchi taa ma oge ndụ m niile.
Otito diri Nna na Nnwa...
Nke Abụọ: Iji mezie ezi ihe nke m na-emegh nke ọma n'ụbọchi taa ma oge ndụ m niile...
Otito diri Nna na Nnwa...
Nke Ato: Iji mezuo ezi ihe m kwesiri ime na nke m emeghi n'ụbọchi taa ma ruo oge ndụ m niile.
Otito diri Nna na Nnwa...