O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu maka njọ m niile. N'ihi ha, ekwesịrị m ịta ahuhu ebeebe n'ọkummuọ. Ma nke kasị nke bu na emejọọla m Gị,
Chịneke m, Onye dịzu mma,ma kwesịkwaazị ịhunaanya m niile. Eji mu obi m kpebie site n'enyemaaka nke amara Gị,ịkwuputa njọ m, ịme ọpịpịa maka ha,
ịzere ọhere ọbula na-eduba na njọ, ma gharaazị imezi njọ ọzọ.Amen