MAKA ORIRI DI ASO
Oge obụla anyị natara Oriri dị asọ, a na-agbaghara anyị obere njọ anyị ga.
Kristi mere ka Getrud dị asọ, Onye Ukwu, mara na oge ọbụla otu onye natara
Oriri dị asọ, ịhe dị mma na-emeere onye ọbụla nọ n'eluigwe,
onye ọbụla nọ n'uwa, na onye ọbụla nọ pọgatrị.
Onye a na-akpọ Kurati nke obodo Aasi sịrị na Oriri dị asọ a natara nke ọma
bara uru karịa N20,000 e nyere onye ogbenye.
Oge ọbụla anyị natara Oriri dị asọ, a na-ebuli ọnọdụ anyị n'eluigwe ebeebe,
bia na-eme ka ọnụnọ anyi na pọgatri na-epelata.
Anyị agaghị ekwe ka otu ụbọchị gafere n'ejeghi nata oriri dị asọ.
N'obodo Frans ka Onyenweanyị gwara otu onye a na-akpọ Gabrielle Bossis sị
ya na ọ bụrụ na anyị natasịa oriri nsọ ka anyị kpee:
Obi Jesu kasị dị asọ, ka uwa niile juputa n'inu ọkụ maka ịhụ Gị n'anya