Arịrịo Dị Ike Maka Irịota Joseph Dị Aso Mkpa
O Josefu dị asọ, onye nchekwa ya bụrụ ibu, sie ike, ma dịkwa ozigbo n'ihụ
Ukpoeze Chineke,etinye m n'aka gị ịhe niile na-akpa m.
O Josefu dị asọ,nyeere m aka site n'arịrịọ gị dị oke ire ma nataara m site
n'aka Nnwa gị bụ Chukwu ngọzị nke mmụo niile site na Jesu Kristi bụ
Onyenweanyị. Ya bụ, ebe m nogoro ebe a tinye onwe m n'okpuru ike nke
eluigwe gị, aga m enye nna ịhunaanya ya kacha nke nna niile ekele m na
nnukwu nsọpụrụ.
O Josefu dị asọ, ike adịghị agwu m ma m na-eche maka gị na Jesu na-arahụ
ụra n'aka gị.
Agaghị m abịa nsọ ma O dịna nwayọọ n'akụkụ obi gị. Na-arịọ Ya arịrịọ n'aha m, susuoro m isi Ya mara mma onụ, ma rioro m Ya
ịweghachi isusu ọnụ ahụ oge m kuru ume nke ọnwụ. Josefu dị asọ, nna nke
mkpụrụobi na-ahapunu, rịọwaara anyị arịrịọ. Amen.
Maka ịhe ọbụla ị chọro ịnwetanụ, kpee ekpere a ugboro itoolu. Ya bụ, kwa
ụtụtụ ọbụla n'amaghaghi ụbọchị.
A maara na ọ siri ike ka onye kpere ekpere a ghara ịnwetazụ ịhe ọ rịọrọ
site na ya.
A chọpụtara ekpere a n'ime jiri afọ ise Onyenweanyị Jesu Kristi nwụsịrị.
Oge nnukwu onye ọchịchị nke aa afọ 1500,Poopu zịgaara ya ekpere a.
Onye ọbula gụrụ ekpere a, ma ọ bụ nụ ka a gụrụ ya,ọ bụ jiri ya, agaghị
eri ya, nsị agaghị adị ire n'ebeo nọ.Ha agaghị adaba n'aka ndị iro,
nke ọkụ obụla na-agba ha, ma ọ bụ nke a ga-emeri ha n'agha.