O nne m, Marịa dị asọ ewere m onwe m,mkpụrụ obi m na ahụ m, tinye na nchedo gị dị ngọzị ka I were kpachapụrụ ha anya. Were afọọma gị chebe ha tata, kwa ụbọchị ndụ m nile, ma ọ kachasị n'oge ọnwụ nke m. N'aka gị ka m were nchekwube niile rue n'isi njedede ya. Ejim aka site n'arịrịọ gị di uche gị na nwa gi siri dị. Amen.