Litani nke Aha Jesu Dị Asọ
Osebụrụwa meere anyị ebere
Osebụrụwa meere anyị ebere
Kristi meere anyị ebere
Kristi meere anyị ebere
Osebụrụwa meere anyị ebere
Osebụrụwa meere anyị ebere
Kristi nụrụ olu anyị
Kristi nury arịrịọ anyị
Chukwu Nna nke eluigwe, meere anyị ebere
Chukwu Nnwa Onye mgbapụta nke ụwa, meere anyị ebere
Chukwu Mmụo Nsọ, meere anyị ebere
Atọ n'Ime Otu dị Ngọzị so otu Chukwu, meere anyị ebere
Jesu,Nnwa nke Chukwu dị ndụ, meere anyị ebere
Jesu,Anyanwụ ikpe Nkwụmọọtọ,Jesu, Nnwa Vejin Marịa, meere anyị ebere
Jesu,kwesịrị ịtụnaanya,Jesu, Chukwu nke ji ike, meere anyị ebere
Jesu,Mmụọọma na-adụ nnukwu ezi ndụmọdụ, meere anyị ebere
Jesu,kacha Ike, meere anyị ebere
Jesu,kacha Ihube isi,Jesu,dị Obiebere na obi Umeala, meere anyị ebere
Jesu, hụrụ Anyị n'anya,Jesu,Chukwu na-enye Ndọkwa, meere anyị ebere
Jesu,Ukpuru nke Eziomume,Jesu,Ihe gbasaara Mkpụrụobi mmadụ meere anyị ebere
Jesu,Chukwu nke anyị, meere anyị ebere
Jesu, Nna ụmụ ogbenye, meere anyị ebere
Jesu,Ihie bu ezigbo Ihie,Jesu,Amamịịhe dị Ebeebe, meere anyị ebere
Jesu, Ųzọ anyį na Ndụ anyị, meere anyị ebere
Jesu,Eze ndị nnaukwu, meere anyị ebere
Jesu, Onye Nkuzi nke ndị na agbasa ozịoma, meere anyị ebere
Jesu,Ike ndị e gburu egbu maka Chukwu, meere anyị ebere
Jesu,Ihie nke ndị na-anụ Nkwụpụta, meere anyị ebere
Jesu, ịdị ọcha nke ndị Vejin, meere anyị ebere
Jesu, okpueze nke ndị Nsọ niile, meere anyị ebere
Medọ obi maka anyị, zodo anyị, O Jesu meere anyị ebere
N'ajo ịhe, niile, Jesu zọpụta anyị
Na njo niile,
N'iwe Gi niile, “
N'ọnya Ekwensu na-agba, “
Ma mmụọ nke ịhe ruru inyi,
N'ọnwụ ebeebe,
N'anaghị ntị n'Okwu I na-agwa anyị n'ime obi,
Site n'ọmụmụ a Muputara Gị n'uwa,
Site n'Ọbụbu Nwata Gị,“
Site n' ndụ gị kacha nsọ
Site n'ọrụ Gị,
Site n'Ụfu ọnwụ Gị na Ahụhụ Gị,
site n'obe gị na mgbalahụ a gbalahụrụ gị
site n'ume nkupu gị na ike ogwụgwụ gị
Site n'ọnwụ gị na olili e liri gị
Site n'mbilite n'onwụ gị
Site na Nrogoro n'eluigwe Gị,
Site n'odido ị doro Yụkarịstịa kacha nso,
Site n'anụrị Gị,
Site n'otito Gị,
Nwaatụrụ nke Chukwu, onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa,
Wepụ ọpịpịa dịịrị anyị, Dinwenụ anyị.
Nwaatụrụ nke Chukwu, onye na-ekpochapụ njo nke ụwa,
Meere anyị ebere.
Jesu nụrụ olu anyị,
Jesu, nụrụ aririọ anyi.
Ka Anyị Rịo Arịrịọ
O Dịnwenụ anyị Jesư Kristi, Ngị kwuru sị,“Rịọ ị ga-arịota, choo,
ị ga-achota, kụo aka, a ga-emegheere gị." Biko, nye anyị bụ ndị
na-arịo Gị onyinye nke ịhụnaanya Gị kacha nsọ, ka anyị jiri obi anyị
niile, okwu anyị niile na orụ anyị niile na-ahụ Gị n'anya,
ghara ịmekata kwụsị ịdị na-eto Gị.
Ka mkpụrụobi ndi niile kwerenu gara aga, site n'ebere nke Chukwu wee
zuo ike na ndọkwa.Amen.