Litani nke Obi Jesu Dị Asọ
Oseburuwa meere anyị ebere
Oseburuwa meere anyị ebere
Kristi meere anyị ebere
Kristi meere anyị ebere
Oseburuwa meere anyị ebere
Oseburuwa meere anyị ebere
Kristi nuru olu anyị
Kristi nuru arịrịọ anyị
Chukwu Nna nke eluigwe, meere anyị ebere
Chukwu Mmuọ Nsọ,
Atọ n'Ime Otu dị Ngọzị sọ otu Chukwu,
Obi Jesu, Nnwa nke Nna dị ebeebe,
Obi Jesu,Chukwu Mmụọ Nsọ kpụrụ
n'afọ Vejin Marịa dị Ngozị,
Obi Jesu, ya na Okwu nke Chukwu
jịkọrọ ọnụ n'otu Onye,
Obi Jesu,nke Ebube ya na-enweghị
Mbido na Njedebe,
Obi Jesu, ebe Ofufe dị nsọ nke Chukwu“
Obi Jesu, ebe Ọnụnọ nke Onye kasị elu
Obi Jesu,ụlọ Chukwu na
“
Onuuzọ Eluigwe,
Obi Jesu, ụlọ ebe ịhụnaanya
na-aba ka ọkụ, “
Obi Jesu,ebe Eziomume niile
enweghi njedebe,
Obi Jesu, ụlọ obibi Omume ziri
ezi na ịhụnaanya,
Obi Jesu,kwesịrị Otito niile, “
Obi Jesu, Ngị bụ Eze, bụrụazị etiti obi nke obi niile,
Obi Jesu, ebe Akụ niile nke Amamịịhe na Omụma dị, “
Obi Jesu, ebe Chukwu jizu ibụ Chukwu ọ bụ biri,
Obi Jesu, nke Ihe ya dị Nna ezimma,“
Obi Jesu, nke anyị niile ketara Amara ya,Obi Jesu,Onye Ugwu dị
Ebeebe na-achọ,
Obi Jesu, jụpụtara na ndidi na nnukwu ebere,
obi Jesu,ị na-emeta ndị niile na-akpọku Gị mma,
obi Jesu, e ji medọ Chukwu maka Njọ anyị,
Obi Jesu, Hubere isi nara ọnwu, “
Obi Jesu, nke e ji Ube tupuọ,
Obi Jesu, Isi nkasịobi niile,
Obi Jesu, Ndụ anyi na Mbilite n'ọnwu anyị,
Obi Jesu, Udo anyị na Ndọkwa anyị,
Obi Jesu, e ji chuo Aja maka ndịnjọ,
Obi Jesu, Nzọpụta ndị niile
Chekwubere na Gị
Obi Jesu, Nchekwube ndị niile Nwụrụ na Gị,Obi Jesu, Ihe na-asọ Ndị
niile dị asọ, “
Nwaatụrụ nke Chukwu, onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa,
Wepụ ọpịpịa dịịrị anyị, Dinwenụ anyị.
Nwaatụrụ nke Chukwu, onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa,
Meere anyi ebere.
Ka Anyi Rịọ Arịrịọ
Nwa Gị, Onye Gị na ya na Mmụọ Nsọ dị ndụ na-achị ụwa ebeebe ebeebe. Amen.