LITANI NKE ISI JESU DỊ ASỌ
Oseburuwa meere anyị ebere
Kristi meere anyị ebere
Oseburuwa meere anyị ebere
Kristi nuru olu anyị
Chukwu Nna nke eluigwe meere anyị ebere
Chukwu Nnwa Onye mgbaputa nke uwa
Chukwu Mmuo Nsọ
Isi Jesu dị asọ Mmuo Nsọ kpuru n'ime Afọ Vejin Marịa
Azịza-Dube anyį n'ụzọ anyị niile
Isi Jesu dị asọ ya na Okwu nke Chineke jikọrọ ọnụ n'ụdi pụtara ihie
Isi Jesu dị asọ Ebe Ofufe nke Amamiihe Chineke Isi Jesu di asọ
Etiti nke Ihie di Ebeebe
Isi Jesu dị asọ Ebe Nchekwa nke Omuma Chineke
Isi Jesu dị asọ Nchedo megide Nkuzi Asi
Isi Jesu dị asọ Anyanwụ nke Eluigwe na Uwa Isi Jesu di asọ Ųlọakụ nke
Nchọpụta miri emi na Nchekwa nke Okwukwe
Isi Jesu dị asọ Juputara n'Imamma, Ikpe Nkwụmọtọ na Įhụnaanya
Isi Jesu dị asọ Akaebe nke Umeala di ndu Isi Jesu di asọ Na-egosi Ike
nke ibu Eze nke Chineke di Ebeebe
Isi Jesu di asọ Etiti nke Ųwa niile
Isi Jesu di asọ Okirikiri ebeEbubenke Ugwu Tabo chakwasara
Isi Jesu di asọ Onye enweghị Ebe Onwere n'ụwa maka izu ike
Isi Jesu di asọ Onye Isiọma Mmanụ otite nke Magdalịn Tasịrị Obi
Isi Jesu di asọ Jụpụtara n'ọsịsọọ nke ọbara na Getsemanị
Isi Jesu di asọ Onye kwara akwa maka Njo anyị ga
Isi Jesu di asọ E kpubere Okpu Ogwu
Isi Jesu di asọ Oke Iwe were site na Mmeda nke Ahụhụ Ya na ọnwụ
Isi Jesu di asọ a Tasịrị Obi site n'Obiọma nke Veronịka
Isi Jesu di asọ Hunataara Uwa a Gbaputara n'oge O nwuru na Kalvari
Isi Jesu di asọ Ihie nke onye ọbọụla a Mụrụ n'ụwa Isi Jesu dị asọ
Onyendu anyi na Olileanya anyi Isi Jesu dị asọ Onye maara Mkpa anyị niile
Isi Jesu dị asọ onye na-enye anyị Amara niile Isi Jesu dị asọ Onye
ọ masịrị Anyi ife Ofufe na Ime ka a Mara Ya n'ụwa niile
Isi Jesu dị asọ Onye maara Echiche Nzuzo niile nke Obi anyị
Isi Jesu dị asọ Onye na-enye ndị Mmụooma na ndị Nsọ nnukwu Anụrị
Jesu, Anyị Esekpuoro Isi Gị Dị Asọ
Anyị ewere Onwe anyị niile Nyefeere Iwu nke Amamihe Gị dị Ebeebe.
Amen.