LITANY NKE OBI NSỌ JESU
Oseburuwa mere anyị ebere; (Ugboro abụọ) Kristi nụrụ olu anyị;(Ugboro abụọ) Kristi nụrụ arịrịo anyị Chukwu Nna nke eluigwe; Meere anyị ebere Chukwu Nwa onye mgbapụta nke ụwa; Meere anyị ebere Chukwu Mmụo Nsọ: Meere anyị ebere Ato n'ime otu dị ngọzị so otu Chukwu; Meere anyị ebere Obi Jesu,Nwa Nna ya dị ebighi ebi; n'Okpuru Vejin Marịa dị ngọzị Meere anyị ebere Obi Jesu;ya na Okwu nke Chukwu Jikọrọ ọnụ n'otu person. Meere anyị ebere Obi Jesu; nke ebube ya na enweghị Mbido na njedebe Meere anyi ebere Obi Jesu,Temple dị nsọ nke Chukwu; " " Obi Jesu, ternacle nke onye elu; " " Obi Jesu, ụlọ Chukwu na ọnụ ụzọ nke eluigwe; " " Obi Jesu, ebe ịhụnanya na-aba ka ọkụ; " " Obi Jesu, omimi ezi omume nile; " " Obi Jesu, ụlọ obi omume ziri ezi na ịhunanya; " " Obi Jesu,juputara na mma na ịhunanya" ” Obi Jesu,kacha mma otito niile ” ” Obi Jesu,Ngị bụ Eze bụrụazụ etiti obi niile; " " Obi Jesu ebe akụ niile nke amamihe na ọmụma di; " " Obi Jesu, eze Chukwu jizu ibụ Chukwu o bu biri; " ” Obi Jesu, nke anyị nile ketara grasịa ya; ” ” Obi Jesu,Ngị ugwu dị ebighi ebi na-achọ; ” ” Obi Jesu, ji ndidi jide nnukwu ebere; ” ” Obi Jesu, Ngị na-emeba ndị niile na akpoku gị; " " Obi Jesu, e ji medo Chukwu maka njọ anyị; " " Obi Jesu, nuchiri ajọ okwuntị; ” ” Obi Jesu, bu Ọnya n'ihi njọ anyị; ” ” Obi Jesu, rubere isi nara ọnwụ; " " Obi Jesu, nke e ji ube tupu; ” " Obi Jesu, isi ntasị obi niile; " " Obi Jesu, ndụ anyị na mbilite ọnwụ anyị; " ” Obi Jesu, Udo anyị na ndokwa anyi; " " Obi Jesu, nzọpụta ndị niile chekwubere na gị; " ” Obi Jesu, nchekwube ndị niile nwụrụ na gị; " " Obi Jesu, ihe na asọ niile dị nsọ; " " Nwa atụrụ nke Chukwu onye kpochapụrụ njọ nke ụwa Zodo anyị Dinwenụ anyị Nwa atụrụ nke Chukwu onye kpochapụrụ njọ nke ụwa Nụrụ arịrịọ anyị Dinwenụ anyị Nwa atụrụ nke Chukwu onye kpochapụrụ njọ nke ụwa Mere anyị ebere Jesu obi ebere na obi Umeala; Mee obi anyị ka ha dị ka nke Gị; KA ANYỊ RỊỌ ARỊRỊỌ O Chukwu onye pụrụ ime ihe niile, ụwatụwa, lee anya n'obi. Nwa Gị ihe ya kacha asọ gị,lee otito na mmeri ọ na-enye gị, na enyechitere ndị njọ na emedo gị ebere, nwa gị, sọ gị na adị ndụ na-achị eze ụwa ebighi ebi. Amen