LITANY NKE MAIKEL DI ASỌ
Osebuluwa mel'anyị ebele x2
Kristi,mel'anyị ebele x2
Osebuluwa mel'anyị ebele x2
Kristi nụlụ onu anyị Kristi,nụlụ ayịyọ anyị
Chukwu Nna nke Enigwe Mel'anyi ebele
Chukwu Nwa Onye mgbapụta nke ụwa
Chukwu Mmụọ Nsọ “
!tọ nime ofu dị Ngọzị so ofu Chukwu “
Marịa dị asọ,Ezenwanyị ndị Mmuo-Oma Yọbal'anyị ayiyọ
MaịkeI dị asọ, juputalų na amamihe nke Chukwu “
MaịkeI dị asọ, na esekpulu Okwu Emel'Ahụ nke ọma “
“
MaịkeI dị asọ, akwanyelu ugwu na ebube
MaịkeI dị asọ, dike na ọchiagha ndị agha nke Dinwenu
MaịkeI dị asọ, ngị budolu okolọtọ nke ļtọ N'ime Otu Dị Ngọzị
“
MaịkeI dị asọ,onye relili ekwensu
MaịkeI dị asọ, onye nchekwaba nke Paradise “
MaịkeI dị asọ, onye ndu na atasi obi ụmụ Israel “
MaịkeI dị asọ, Ife ndị Mmụọ-Oma Maikel dị asọ, oghọmgbọ nke ndį nwel'Ezi.....“Okwukwe
MaịkeI dị asọ, lhe na nchekwube nke mkpul'obi“n'oge ọnwụ
MaịkeI dị asọ, Enye m aka anyị na nsogbu nine“
MaịkeI dị asọ, onye natasi obi ndị ọkụ n'agba na pọgatọrị
Ngị Onye Chukwu nyelu ikike įnalụ mkpul'obi mgbe ọnwụ bialụ...................“
“
MaịkeI dị asọ, Onye isi anyị
MaịkeI dị asọ, Onye nekwulu anyị...............“
Nwatụrụ nke Chukwu,Onye na ekpochapụ njọ nke ụwa......Zodo anyị,
O Dinwenu Nwatụrụ nke Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa...Nụrụ ayịyọ anyị,
O Dinwenu Nwatụrụ nke Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa.........Mel'anyị ebere.
Kristi nụrụ onu anyị......Kristi nụrụ onu anyị V....Yọbal'anyị ayịyọ,
O Maikel dị ebube, onye nche nke Nzụkọ
R K'ewe mego anyj ito nkwa nke Kristi.
K'ANYI RIỌ AYỊYỌ
Doo anyị asọ, anyị n'ayọ Gị, O Dinwenu,site na ngọzi Gị dị asọ, nye anyị, site na ekpele nke Maikel dị
asọ, amamihe nke na akuzili anyị ikpakọba akụ n'Enigwe site na igbanwe akụ na ụba nke ụwa maka
nke na-adi ebebe. Ngị onye dị ndụ na achi, ụwa ebebe.Amen.