Fraidee na-eso Ash Wednezdee Perpetua and Felicity - Violet

-
Ihe ọgụgụ nke mbụ
Is 58: 1-9a
-
Abụọma na azịza ya
Ps 51: 3-4. 5-6ab. 18-19
- Ihe ọgụgụ nke abụọ
- OziọmaMt 9: 14-15
IHE ỌGỤGỤ NKE MBỤ : Is 58: 1-9a
Ihe Ọgụgụ e wetara n’Akwụkwọ Aizaya
Besie akwa ike, ahapukwalaihe obula,welie olu gi elu dika opiikegwa ndi nke m mmehie ha,gwakwa ulo nke Jekob njo ha. N'agbanyeghi, ha na-acho m kwa ubochina enwe mmasi n'imata uzo m, ka a ga-asi na ha bu mba ndi na-eme iheoma,mobu ndi na-anaghi agbahapu iwu nke Chineke ha; ha na-asi m nye ha ikpe nkwumoto, o na-amasi ha įbiakete Chineke nso.Gini kpatara anyi jiri buo onu ma į hughi ya?Kedu ihe mere anyi jiri butuo onwe any! ala, ma į mara uma dika į maghi maka nke a?" Ma lee, n'ubochi ibu onu unu, o bu ihe uto nke unu na-acho, na-emegbu ndi niile na-aruru unu oru.Lee, unu na-ebu onu ma na-aga n'ihu n'esemokwu na ilu oguna iji obi ojoo na-etigbusi onwe unu.Udi ibuonu unu n'ubochi taa agaghi eme ka a nu olu unu n'ebe di elu.O bu udi ibuonu di otu a na- amasi m;nke bu onu unu buru ubochi mmadu na-emeru onwe ya ahu? O bu ibudata isi ala dika ahihja puru n'akuku mmiri mobu i jiri akwa iru uju na iwere ntu wuo n'ahu?Unu ga-akpo nke a ibuonų n'ubochinke Oseburuwa hooro?O bu na nke a abughį ibu onu nke na-amasi m:Į toghapu agbu nke obi ojoo, ibutu ndi mmadu ibu aru, were hapu ndi a na-akpagbu akpagbu ka ha nwere onwe ha wee kujisie įnyagba niile?O bughi ime ka unu na ndi aguu na-agu kee nri unu,ikpobata ndi ogbenye na-enweghjulo n'ime ulo unu;were kpuchie onye gbaoto akwamgbe unu huru yaka o ghara ibu na unu na-ezoonwe unu n'ebe umunne unų no. Mgbe ahu ka ihè unu ga-achawaputa dika ututu,otu aka ahu ka ogwugwo oria unu ga-esi abja ngwa ngwa.Eziomume unu ga-eburu unu uzo. Ebube nke Chineke ga-abu nche azu unu.Mgbe ahu ka unu ga-akpo Yahweh oku, o wee za unu,mgbe ahu ka unu ga-ebeku ya akwa, o wee za unu; Ebe a ka m no.'O buru na unu ewepu n'etiti unu mmegbu,itų aka mobu ikwu okwu na-agbawa obi.
Okwu nke Oseburuwa
A. Eneke dịrị Chukwu
ABỤỌMA NA AZỊZA YA :Ps 51: 3-4. 5-6ab. 18-19
Azịza: i naghi aju obi gbawara agbawa nanke loghara elogha.
1. Meere m ebere o Chineke site n'ihunaanya gi,
Site na nnukwu obi ebere gi hichapu njo m niile;
Sachapu mmehie m niile, wuchapu m na njo m.
Azịza: i naghi aju obi gbawara agbawa nanke loghara elogha.
2. N'ihi na amarala m mmehie m niile,
njo m no na mmuo m oge niile.
O bu so gi, naani gi kam mere njo megide,
The di njo na ihu gi ka m mere.
Azịza: i naghi aju obi gbawara agbawa nanke loghara elogha.
3. I naghi enwe mmasi obula n'aja
Aja nsureokų anaghi ato gi uto
Aja a na-achuru Chineke bu obi gbawara agbawai
naghi aju obigbawara agbawa na nke loghara elogha
Azịza: i naghi aju obi gbawara agbawa nanke loghara elogha.
Mbeku:
Alleluia, Alleluia:
O bughį naani sita na nrika mmadų si adj ndų,
kama site n'okwu obula nke si n'onu Chineke puta.
Alleluia
OZIỌMA : Mt 9: 14-15
Ihe Ọgụgụ nke a si n’Oziọma dị asọ nke Matiu dere
mgbe Jesu rutere n'akuku nke ozo, n'obodo Gadara, umuazuJonbiakwutere ya juo ya si, "Gini mere anyj na ndi Farisii ji ebu onu ma umuazu gi anaghj ebu onu?" Jesu zara ha si, "Ndi bjara oriri agbamakwukwo ha ga-ano n'ùrú mgbeha na nwoke na-agba akwukwo ka no? Oge na-abja mgbe a ga-anapu ha nwoke na-agba akwukwo, mgbe ahu, ha ga-ebube onu."
Oziọma nke Oseburuwa
A. Ekene dịrị Chukwu