Nna anyịnọn'eluigwe. Ka otito dịrịaha Gị. Ka ọchịchịGịbịa; ka eme uche Gị n'ụwa, ka esi eme ya n'eluigwe. Nye anyịtata, nri nke ụbọchịanyị: Gbahara anyịnmehie anyịga, dịka anyịsi gbaghara ndịmehiere anyị. E kwela k'anyịkwenye na nranye; ma zọpụta anyịn'ajọihe. Amịn.