ARỊRỊỌ KA ONYE HỌTA ỌKWA CHUKWUCHỌRỌ KA Ọ NỌDỤ N'ỤWA A
Lee m, O Vejin kacha afọọma, ka m dara n'ukwu gị na-arịọ ka m si n'aka gị nweta nnukwu amara gị,
nyere m aka ịmata ịhe kwesịrị na m ga-eme n'ụwa. O nweghị ịhem na-achọ ka m si achọ etu uche m
na nke Nwa gị bu Chukwu ga-esi dabachaa nke ọma mgbe ọbula na ndu m. Nne na-adu ezigbo ọdụ,
mee ka m nu olu gị. O ga-eme ka m rudebe uka, obi ma dị otu ebe. Echekwubere m gị, jide aka na
ebe ị bu Nne nke Onye nzọpụta m, gị na-buzikwa Nne nke nzọpụta m. O bụrụ na ngịnwa eziteghiri m,
O Marịa, otu nzarị anyanwu si n'aka Chineke, olee ihe ga-enye m ịhe? Ngị, Nne nkem amamihe a na-ekeghị eke,
I ju idu m onye ga na-edu m? Ya bu nuru arịrịo nke m wedara onwe m ala na-arịo Gị. Ekwela ka amaghị nke ga-eme
na obi anọghị otu ebe nufuo m. Duru m si ụzọ ziri ezi, bara na ndụ ebighi ebi. Sọ gị bụ nchekwube m,
Ngị bụ eze ezi omume na ndụ,Ngị ji oke nsọpụrụ na ịdị asọ.Amen.