ỊHE CHUKWU CHỌRỌ KA MMADỤ BỤRỤ N'ỤWAA
NKUZI: Ịhe adịghị ka na onye bụụrụ ịhe Chukwu chọrọ ka ọ bụrụ n'ụwa. Anụrị onye ọ bụla n'ụwa na n'ụwa ọzọ gbanyere mgbọrọgwụ na nke a. Okwu di, Priest dị, nke ndị Religious dị, Okwa ndị gbara akwukwu dị, ndị na nweghị nwunye na ndị na-enweghị dị dịazịkwa. Ya bu na arịọ Chukwu,were ezi obi na-arịọsi Ya ike ka o mee ka ị họta okwu dị mma nke ọ bu uche Ya na ị ga-anọ n'ime ya zọputa m mkpuruobigị.