O Chukwu, Onye si n'amara nke Mmụọ Nsọ hunye onyinye nke ịhụnanya n'ime obi ndị kwugidere na-efe Gị, mee ka ndị odibo Gị, ndị anyị ji, maka ha arịọ ebere Gị, were obi ha na ume ha niile na-ahụ Gị n'anya, were ịhụnanya na eme ịhe ọbụla ga-asọ Gị ka ha mee.
Site na Kristi DinwenỊ anyi.Amen.