Chukwu m, were m ka m bụrụ onye e doro nsọ ga na-efe Gị.Enye m Gị ahụ m ka ọ dị ọcha, dị arụghị arụ. Enye m Gị Obi m ka ọ na-ahụ Gị n'anya mgbe niile. Enyem Gi onwe m, ma m dị ndụ na m nwụrụ anwụ ka m bụrụ nke gị ebighi ebi ebighi ebi. Amen