ARỊRỊỌ N'IRU OBE DỊ ASỌ
Nedụ, O Jesu kacha afọọma na ụtọ,ewere m onwe m sekpuru n'ihu Gị,na-arịọ Gị nnukwu agụụ nke mkpụrụobi m, ka I tinye n'ime obi m ike mmetụ nke okwukwe na nchekwube na ịhụnanya
na ezigbo ebere maka njọ m na izuzu siri ike nke mmegharị, ka m nọ ugbu a na-eche,na-ero n'ime obi m maka ọnya ise nke Gị dị oke ọnụ, na nnukw ebere na nwute nke mkpuru obi m.N'otu ihu ahụ ka m na-ahụ ọnya Ngị dị oke ọnụ anya,ana m echeta ịhe onye amụma bụ David kwuru n'aha Gị na ebe nọ, si. “Ha kpọpuru akam na ụkwụm,gụọ ọkpụkpụ m niile ọnụ”
Nna anyị nọ n'Eluigwe Ekele Marịa.
Otito dịrị Nna...Maka Pope na Nzụkọ Nsọ Katọlik
NA MMECHI
Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa ka ị nyere m aka ime uche Gị n'ihe niile,ghara ịme njọ Gị n'uzọ ọ bula,nyeazịrị m aka ka m na-ahu Gị n'anya mgbe niile.Amen.