O Dinwenụ anyị mụnye ọkụ nke Chukwu Mmụọ Nsọ ahụ na obi anyi ka anyi were obi di ọcha na-efe Gị were Obi na-erughi inyi na-eme ihe dị asọ sitena na Kristi Dinwenụ anyị.Amen.