O Chukwu, onye ji ike niile na onye ebere, were afọma gị nụrụ arịrịọ anyị; ka ị zọpụta Obi anyị n'ajọ iroro na-awakpo anyị, ka anyị wee dị mma bụrụ ụlọga ebe kwesịrị na Chukwu Mmụọ Nsọ ga-ebi site na Kristi Dinwenụ anyị Amen.