Ekene Marịa i juputara na grasịa, Oseburụwa nọyere gị.ị dị ngọzị n'etiti ikporo niile,
Ọ dịazị ngọzị bu Nwa afọ gị bu Jesu.
Marịa dị asọ Nne nke Chukwu,
rịọbara anyị ndị njọ arịrịọ ugbu a n'amanị ọnwu anyị. Amen (Ugboro Atọ)
O Marịa a tụrụ ime gị n'ejighi njo mee ahụm ka ọ
dị ọcha, mee mkpụrụ obi m ka ọ dị asọ (Ugboro Atọ)