ARỊRỊỌ ANARỊỌ JOSEF DỊ NGỌZỊ
Anyị eburu ahụhụ anyị gbakwute gị,O Joseph dị ngọzị. Ebe anyị yọpụtagoro ịnye aka nwunye
g kasị na ọsọ anyị eburu-azi n'obi webia ịyọ gị ka ị na edu anyị ka nna. Anyị n ayọ gị ka
l were ma ihụnanya ahụ jikọrọ ngi na Nne nke Chukwu ọnụ, Virgin neburo njọ, na ihụnaya nụ lji amakụ
Jesu bụ nwa, wee lekwasị ọkụ Jesu Kristi ji ọbara Ya dị oke ọnụ wegbaputa anyị, site na nnu-kwu
ịnye aka gị wee nyere anyị aka na nkpa-anyị ga. Nnukwu onye na eche Jesu na Marịa, chebe ndị Jesu họtara
chebe anyị.Nna ebere ya kasị, ka ọya njefie na ure ghara ịtụ anyị.
Sikwa Na enuigwe ebe ị nọ mekwara anyị ebere. Onye neche ikeya kasi na otu agha nụnwa
anyị na ike ochịchị na ebu.Ka Isi wee pụnara onwụ
Jesu bụ Nwa na aka wezoba nzụkọ Chukwu Dị asọ na onya nile ndị iro na agba n'ahụhụnile.
Chebe anyị n'ofu n'ofu site na nchedo gị dị okpụ, ebe nwomị gị n'inye-aka gị ga na zodo anyị n'ukwu,
anyị ewe dịba ndụ dị aso,nwụrụ onwụ dị aso, weketa anwụrị ebebe na eluigwe. Amen