OK’ABỤỌ NK’ OKWUKWE
63. Kedu nke bụ ok’abụa nk’ okwukwe?
Ok’ abo nk’ okwukwe bu: ya na Jesu Christ s’ ofu nwa ya.Eze anyi
63. Onye bụ Jesu Kristi?
Jesu kristi bụ Chukwu Nwa emelụ mmadụ mak’ anyị
64. Jesu Krist ọbụkwọ Chukwu ezie kaa?
Jesu Kristibụ Chukwu ezie nọ.
65. Kedu ka Jesu Kristi si bụrụ Chukwu ezie?
Ka Jesu Kristi si bụrụChukwu ezie bụmakan’ọdifụụ ọdị afụfụ Chukwu Nna dị
66. Jesu Kristi ọbụkwa Chukwu ekpo nine?
Eye, JesuKristibụrịChukwu ekpo nine: Nna mụrụ ya la siten’ ebebe
67. Kedụ pesịn nke Jesu Kristi ọbụ n’ịtọ N’otu di ngozi?
Jesu Kristi bụ pesịn nk’ abụọ nime ịtọ N’ otu dị ngozi.
68. Jesu Christ ọbụkwa mmadụ ezie?
Jesu Kristi bụ mmadụ ezie.
69. Kedu ka Jesu Kristị si bụrụ mmadụ ezie?
Ka Jesu Kristisi bụrụmmadụezie bụ makana ọ dị ofu ụdị afụ mmadụ dị, o nwel’ arụ na nkpụrụobi k’ anyị si nwee.
70. Jesu Kristị bụkwalụ mmadu ekpo nine?
Mba, Jesu Kristiabụrọkwa mmadụ ekpo nine, ekp’ o ji bụrụ mmadụ sitelụ sọ n’ oge o wuwo arụ ya .