IWU NK’ ỊSA
306. Kedu nke bụ iwu nk’ ịsa? Iwu nk’ ịsa bụ: ‘Ngi ezun’ ori’.
307. ked’ ife iwu nk’ ịsa mabidolu?
iwu nk’ ịsa mabidolu iwe ife ọbụna n’ ụzọ n’ akwụrọ ọtọ m’ ọbụ
idebenu mọbụ ijide ife mmadụ n’ abụrọ nke ị.
308. iwu nk’ ịsa nụnwa mabidoazịlị izụgbu mmadụ n’ afia ka?
Ịzụgbu n’ afịa nine nọ k’ iwu nk’ ịsa mabidolu ya n’ ụzọ abụn’ ụzọ
onye esina megbu mmadụ ib’ya.
309. Ọ bụ ọlụ anyị iwechigha ọkụ anyị na kpatalọ n’ụzo n’ akwụrọ
ọtọ?
E ye m’ anyị nwe ik’ ya, o mezi, njọ afụ enwero mgbaghalu; anyi g’
an’ akwuazi ugwo anyi ji.
310. Ọ bụ ajọ ife ma ụmụ odibo n’ emebi ọkụ
Dinwenu fa mọbụ na ọkụ dinwenu fa na- iyi ka?
Eye o bu ajọ’ ife ma ụmụ-odibo n emebi ọkụ dinwenu fa mọbụ na
ọkụ fa na-iyi, makana ọ bụ ịna ife n’ abụrọ oke fa na- iyi.