MAK’ IFE EJI ECHETA ONYE NWỤL’ANWỤ DI ASỌ
267.Chukwu ọ machili-wulu ife eji echeta onye nwụlụ anwụ di asọ?
Mba, Chukwu am’achirọkwọ ya.
268. Kedu ka Chukwu n’esiri machi ya?
Ka Chukwu n’esirọ machi ya bụ makan’ọ lụkazi imelime ọlụ ebube site na ife eji echeta
onye nwụl’anwụ di asọ, dik’o si di n’akwụkwọ nk’inọ nke ‘Ndi eze ebe ọkpụkpụ nke
onye amuma ‘Elisha’ tutelu ozu ofu nwoke (IV, Ndi eze XIII;21).