1. Irapụ ekpele ụbosị onemone.
2. ikpalị nkata na imụamụ oge a n'aka ụka m'ọbụ n'iru Eukaristia dị asọ.
3. Ikọ-ọnụ,ịnụ-ogụ, iwe, ajo okwu, ikpọ-iyi na isi ike.
4. Isị ọbele asị.
5. Izu ọbele ịhe dịka pen, pencil, na nwantịtiị ego.
6. Ineni okwu nke nne na nna anyị na nke ndị isi anyị.