NDỊA BỤGA NNUKWU NJỌ
1. Ife ndị obodo na-eme, dịka ịfe alụsị, ikpọku ndị mmụọ, ịchụ aja; ịme ma ọbụ ịdebe ọgwụ chekwube ya ka Chukwlu, ịgwọ ajọ ọgwụ, ịkwa ozu ka ndị ọgọ mmụọ nya na iso ndị obodo weme etu ahụ.
2. Imụ ụma ghalụ Misa mbọsị ụka, na mbọsị nsọpụrụ nine nke iwu.
3.llu ọlụ megidelụ iwu mbọsị ụka, dịka izu ahịa na iru ọlụ ugbo.
4. lgbu mmadụ na imebi afọ-ime, m'ọbụ ịnyelụ ndị ọzọ aka ime etu ịfe afụ.
5.lyị-ọyị m'ọbụ omume ruru inyi anyị lolu-ilolo we me n'onwe anyị, m'ọbụ anyị na onye ọzọ melụ.
6. Imanye mmadụ ibe anyị ka ha mee nnukwu ajọ ịhe.
7.(a) Izunalụ mmadụ ibe anyị nnukwu ịhe,dịka ehi, bicycle, atụlụ, m'ọbụ ịhe mmadụ ga anata maka otu ọlụ mbọsị.
(B) lji mmanye m'ọbụ aghụghọ nara awufu (bribe).
8. Imalụ ụma rie anụ mbọsị Ash Wednesday na Ezi Friday.(Good Friday).
9. lje ụka ma ọbụ akwụkwọ nabụrọ nke Katọlik.
10. Inụ iyi n'alụsị m'obụ inụ iyi asị na Baịbụlụ.
11 Ikpacha anya melụa mmadụ ibe anyị nnukwu n'arụ, m'ọbụ n'ọkụ ya m'ọbụ n'afa ya.
12. Inefega ọlụ Easter anyi anya site n'ikpe omuma nke anyi.