1 lga edebe mbosi ụka kalu sọpụrụ ya asọ.
2 iga anụ misa na mbọsi ụka na mbosi nsopụrụ nine n'iwu.
3 I ga ekwuputa njo gi oburugodi otu ugboro n'afọ.
4 I ga anata Eucharistia di aso obunagodu n'oge nke paska.
5 I ma eri anụ na ụbọsi ụka nasọ nsọ.
6 I ga ebu ọnụ na mbọsi akalụ ya