IWU NKE CHUKWU
1.Abụm Nna Chukwu ngị, ngị enwena Chukwu ọzọ bere sọ m.
2. Ngị ewela aha Chukwu ngi na nkiti.
3. Cheta k'i debe ụbọchi Uka nsọ.
4. Sọpụrụ nna gi na nne gi.
5. Ngị egbun'ọchụ.
6. Ngị ayina oyi.
7. Ngị ezuna ohi.
8. Ngi agbala ama asi megide mmadụ ibe gị.
9. Ngị ejin'alu nwunye mmadu ibe gị anya ukwu.
10 Ngị ejin'alu okụ mmadụ ibe gị anya ukwu ukwu.