OK’ IRI N’OFU NK’OKWUKWE
197. Kedụ nke bụ ok’iri n’ofu nk’ okwukwe?
Ok’iri n’ofu nk’okwukwe bụ na mbinite n’ọnwụ nk’arụ.
198. Kedu isi ife bụ na mbinite n’ọnwụ nk’arụ?
Isi ife bụ na mbinite n’ọnwụ nk’arụ bụ n’anyị nine g’aeji ofu arụ a
Webinite ọzọ na mbọsị ikpe, ekpo Jesu Kristi g’abịa g’ekpe ndị dị
ndị nwụrụ anwụ ikpe.