MAK’ ENUIGWE
130. Ked’ ife bụ ani- eze akwadebere ndị dị ngọzị?
Ọ bụ enuigwe.
131. Gịnị bụ enuigwe?
Enuigwe bụ ebe Chukwu n’ anọ, edokwalụ ndị mmụọma na n dị ọma ebebe ebebe.
132. Kedu etu nkpụrụobi n’ eje n’ enuigwe na –adị?
Ọ bụ nkpụrụobi onye n’ eburọ njọ ọbụna wee nwụọ ọbụragodu nke asị n’ ọdị mgbaghalụ, na nke masịrị azị Chukwu maka ikpe nkwụmọtọ ya .
133. Kedu k’ aṅụlị nke ndị ọma g’ ar’ atabe?
Aṅụlị fan a Chukwu g’ adị ọkpụ, isi ya bụ n’ ọnweroọ ọgwụgwụ.